Spaces:
Sleeping
Sleeping
Okwu a Buhari kwuru na isi ndọrọndọrọ ọchịchị na 2015 bu ịhe eji kpụrụ ya na ọnụ ugbua , ọkachasị ka... | |
Okwu a Buhari kwuru na isi ndọrọndọrọ ọchịchị na 2015 bu ịhe eji kpụrụ ya na ọnụ ugbua , ọkachasị ka ụlọ ọrụ na - ahụ maka ọnụ ọgụgụ a na - akpọ National Bureau of Statistics ( NBS ) nwepụtara ozi n'akọwa na mmadụ ruru nde asaa na nari ise so na ndị enweghi ọrụ kemgbe afọ 2016 . |